Phyno
Recipe
[Intro: DJ Neptune & Phyno]
Greatness
Yeah
What?
DJ Neptune
Yeah

[Hook: Phyno]
Uhn
Neptune kpo'm na phone sim n'umu nwa n'abia
(Eh, si na umu nwa n'abia)
Udi ife n'eli bu umu bu ukwu n'ara
(Umu bu ukwu n'ara)
And I n'abia kwa jide okpu nna bu enyi o
(Jide okpu nna enyi o)
Onye macha si ya na kwa oji ego nwe mba
(Okwa oji ego new mba)

[Chorus: Phyno]
Uhn
Yeah
What's the recipe?
Nwa ka e tinye mu ogwu na pharmacy yi
Things wey we go do, you no go tell mommy
Bata n'ime club anyi na-efe money
Uhn
Nwa
Ejim the recipe
Ain't nobody messing with my melody
Ifem nkwu ga-emechi the cеremony
Make me catching body, catching fеlony
[Verse: Phyno]
M'gbaji aka the allowed du
But I go make sure say e go round du
A di go mu ocha maka ese go mu loud du
Ebe o na kpo tu bu na my compound du
(Na my compound du)
See as she come round du
Nene go di ukwu ya si ya turn round du
Heavy something onyili ten pounds su
Nye mu ofu nu obulu go di one round du
(Asa one round du)

[Hook: Phyno]
Uhn
Neptune kpo'm na phone sim n'umu nwa n'abia
(Eh, si na umu nwa n'abia)
Udi ife n'eli bu umu bu ukwu n'ara
(Umu bu ukwu n'ara)
And I n'abia kwa jide okpu nna bu enyi o
(Jide okpu nna enyi o)
Onye macha si ya na kwa oji ego nwe mba
(Okwa oji ego new mba)
Neptune kpo'm na phone sim n'umu nwa n'abia
(Eh, si na umu nwa n'abia)
Udi ife n'eli bu umu bu ukwu n'ara
(Umu bu ukwu n'ara)
And I n'abia kwa jide okpu nna bu enyi o
(Jide okpu nna enyi o)
Onye macha si ya na kwa oji ego nwe mba
(Okwa oji ego new mba)
[Chorus: Phyno]
Uhn
Yeah
What's the recipe?
Nwa ka e tinye mu ogwu na pharmacy yi
Things wey we go do, you no go tell mommy
Bata n'ime club anyi na-efe money
Uhn
Nwa
Ejim the recipe
Ain't nobody messing with my melody
Ifem nkwu ga-emechi the ceremony
Make me catching body, catching felony

[Outro: DJ Neptune]
DJ Neptune
Baddest
Phyno fino
Sounds of Neptune