Phyno
Mkpotu
[Intro]
The beat maker, Tunex

[Pre-Chorus: Phyno]
Nwanne
Onye bia ilesigi akpawa
See a homie, that’s a no no
Ina form mu badder
Ha ga likpwa gi ka aticha
Lil' homie, that’s a no no
Crew all black
Onye na the place
Now I'm looking like the po-po
Emesia anyi ga ewe
Emesia anyi ga ewe
Nwanne uwa e here

[Chorus: Phyno]
Anyi ga eme ezigbo mkpotu
Anyi ga, anyi ga, eme ezigbo mkpotu
Anyi ga eme ezigbo mkpotu
Anyi ga, anyi ga, eme ezigbo mkpotu
Heh
Anyi ga eme ezigbo mkpotu
Anyi ga, anyi ga, еme ezigbo mkpotu
Heh
Anyi ga еme ezigbo mkpotu
Anyi ga, anyi ga, eme ezigbo mkpotu
[Verse 1: Phyno]
Heh
Fuck boy
Actin' like the tough boy
She dey looking at me
When I'm getting money
Busy stunting all these fuck boys
N***a, I'm beatin' all these lunch boy
Every year, I'm on this cupboard
Boysi na kwutosi men ana kupkoli
Nwanne park well, make I hear word
N***as be talking about you
I'm really all that
Mgbe e gbagam na aja
Ma nu na I must to bounce back
I dey hustle for money
Why n***as be acting funny?
And every record that I made
I just wanna top that
Look
Ha ga eyekwa gi oso
Okwa m gbido unu asi na mbwaka ozo
Maka iyalugodu puta ha ga gbakpa gi oto
Ko di mu ha ga dakwa gi Ibo
Heh
[Pre-Chorus: Phyno]
Nwanne
Onye bia ilesigi akpawa
See a homie, that’s a no no (no no)
Ina form mu badder
Ha ga likpwa gi ka aticha
Lil' homie, that’s a no no (no no)
Crew all black
Onye na the place
Now I'm looking like the po-po (Reeh)
Emesia anyi ga ewe (heh)
Emesia anyi ga ewe
Nwanne uwa e here

[Chorus: Phyno]
Anyi ga eme ezigbo mkpotu
Anyi ga, anyi ga, eme ezigbo mkpotu
Anyi ga eme ezigbo mkpotu
Anyi ga, anyi ga, eme ezigbo mkpotu
Heh
Anyi ga eme ezigbo mkpotu
Anyi ga, anyi ga, eme ezigbo mkpotu
Heh
Anyi ga eme ezigbo mkpotu
Anyi ga, anyi ga, eme ezigbo mkpotu
[Verse 2: Zoro]
Z
Heh
Nekwa ndi kpogbulu na o fulu efu
Now welcome me back
Ka mabu sweetheart gi fulu efu
Nti am di bad ka ukuku kulu eku
Unu bule ebulu
Di soft ka ube lule ule
Na treatelamu bad ka onye na se ogbelebu typhoid
Ndi jolumu njo na dashizie mu iPod
Hajolomunu anwuzina the shipi ga toro
Maka m gote mmanya wuru
Now I'm the shit ka cardboard
Uwa nine na mfulu na imo
Phyno no nu, mna kuzi na limo
Mna zu ka casino
Nna na o gbuniego kibwilo
Nogilim head I go bu ilo
Mana o gwakalam mgbe mne le bread
Yo form ma na villo
Respect
Never disrespect my conglomerate
My flow stays articulate
Mana mu na nmadu aburo mate
Hustlem awelu weight
Yemu ego or anyi me mkpotu ko bu
Ndi-ori na ku uzo na gate

[Pre-Chorus: Phyno]
Nwanne
Onye bia ilesigi akpawa
See a homie, that’s a no no
Ina form mu badder
Ha ga likpwa gi ka aticha
Lil' homie, that’s a no no
Crew all black
Onye na the place
Now I'm looking like the po-po
Emesia anyi ga ewe
Emesia anyi ga ewe
Nwanne uwa e here

[Chorus: Phyno & Tidinz]
Anyi ga eme ezigbo mkpotu
Anyi ga, anyi ga, eme ezigbo mkpotu
Anyi ga eme ezigbo mkpotu
Anyi ga, anyi ga, eme ezigbo mkpotu
Heh
Anyi ga eme ezigbo mkpotu
Anyi ga, anyi ga, eme ezigbo mkpotu
Heh
Anyi ga eme ezigbo mkpotu
Anyi ga, anyi ga, eme ezigbo mkpotu
(Afa'm bu Tidinz)
(Aha...)

[Verse 3: Tidinz]
I am not the one you wanna fuck with
If you ever run with fakies
One day make chukwu di ime
I am on another kind of level
Nwanne gwa these rappers ka afo ime
Ono unu ma ihe na zu na afia
Maka isi na ibu anumanu
Ye mesikacha bullshit
A na ko nene, nwanne Ina ko na ana
Nokata buli okpa na ana
Just to nyesam the real shit
Nwanne I hapu garri na mazi owo (yo owo)
Egwu gi bu wake ina eme promo (promo)
Anyi nata money
Ha nata korosi ji mu ugwo
Nwanne odikwa I na gbwe ogu
Agilim watch mana aweromu time
I'm doing fine
Agboki nolu ogbe I was meant to send left behind (pooo)