Phyno
Nnunu
[Intro]
Penthauze

[Verse 1: Phyno]
Heh! Shawty, you feeling me? Haa!
Mua na feel pia (true)
Mana asa o bula ga emere m mentere
Mua ga free pia
And I bia gosie go na enwe power
Anyi ga egree pu ya (true)
Lekwa men fancha bukwa my men
Anyi ga erecha kwa!

[Pre-Chorus 1: Phyno]
Abata ram club, haa
N'acho better girl, haa
M fuu a better girl, o sie m Phyno, change your channel
Ihe ibu n'ukwu bu kwa ebelebe
Ima na nwata bu elenene
When she put it on me and she grind it mеre ihe m jigedе ya ka u bu edemede
Nwata n'ato kwa m biri biri
And men jikwa change kiri kiri
Biko hapu munu bia gwanu nwata ihe m ji food eme nini, ehn

[Chorus: Stormrex, Phyno]
Oh, no need to, no need to wait o, oga wait o (otua)
Oh, show me, oh, show me your face o, I dey wait o
Nwa mbadaba
Isi mbadaba, e le!
Ima zie kwa so ihe n'adi gi mma bu ihe mbadaba (otua)
Ukwu mbadaba
Unu di mbadaba
Ima zie kwa so ihe n'adi gi mma bu ihe mbadaba
[Post-Chorus: Phyno]
Ima zie kwa na chicks yakpa (umu nnunu)
Ima na nkem ato ka (umu nnunu)
Ngwa gwanu amaka (umu nnunu)
O bu ocha ka o maka (umu nnunu)
Ikenna kuga large (onye nnunu)
Uchenna taaga cash (onye nnunu)
Nnanna yee to match (onye nnunu)
Phyno nwa a mama (eze nnunu)
Etewe, etewe, etewe, nwata etewe
Sempe, sempe, (otua!) sempewe ngwa, sempe
Tekasiwa, tekasiwa, tekasiwa, tekasiwa
Kuni cho wa, kuni cho wa, takasiwa, takasiwa (eze nnunu)

[Verse 2: Phyno]
Nnunu macha rikwa, ahn, anyi ka puru ya (true)
O so afa ya buru kwa precious anyi ga tiripu ya
Mana nnunu ahu buru kwa my type agam e follow kwa ya (true)
O so ya buru just for one night anyi ga egwodo kwa ya

[Pre-Chorus 2: Phyno]
Abata ram club, haa
N'acho my bonus, heh
M nwe fuu a better girl, o sie mu Phyno, change your focus
Ihe ibu n'ukwu bu kwa ebelebe
Ima na nwata bu elenene
When she put it on me and she grind it mere ihe m jigede ya ka u bu edemede
Nwata n'ato kwa m biri biri
And men jikwa change kiri kiri
Biko hapu munu bia gwanu nwata ihe m ji food eme nini, ehn
[Chorus: Stormrex, Phyno]
Oh, no need to, no need to wait o, oga wait o (otua)
Oh, show me, oh, show me your face o, I dey wait o
Nwa mbadaba, ele!
Isi mbadaba, e le!
Ima zie kwa so ihe n'adi gi mma bu ihe mbadaba (otua)
Ukwu mbadaba
Unu di mbadaba
Ima zie kwa so ihe n'adi gi mma bu ihe mbadaba

[Post-Chorus: Phyno]
Ima kwa na chicks yakpa (umu nnunu)
Ima na nkem ato ka (umu nnunu)
Ngwa gwanu amaka (umu nnunu)
O bu ocha ka o maka (umu nnunu)
Ikenna kuga large (onye nnunu)
Uchenna taaga cash (onye nnunu)
Nnanna yee to match (onye nnunu)
Phyno nwa a mama (eze nnunu)
Etewe, etewe, etewe, nwata etewe
Sempe, sempe, (otua!) sempewe ngwa, sempe
Tekasiwa, tekasiwa, tekasiwa, tekasiwa
Kuni cho wa, kuni cho wa, okasiwa, okasiwa (eze nnunu)

[Outro]
Kedu maka pino pino (umu nnunu)
Storm nwa baby (umu nnunu)
JB nwa lady (umu nnunu)
Onyeke ibu kwa ya (umu nnunu)
Bond nwa mama (onye nnunu)
Fatboy nwa (onye nnunu)
Mufasa nwa (onye nnunu)
Flavour nwa mama (eze nnunu)
Aru m choro nnunu (umu nnunu)
My body wants nnunu (umu nnunu)
Fine girls bu so nnunu ima ojike bukwa nnunu (umu nnunu)
Chilaku choro nnunu (onye nnunu)
Oloye choro nnunu (onye nnunu)
Hi brand choro nnunu (onye nnunu)
Ma osama choro nnunu (eze nnunu)
Heh
A fuu nnunu enweputa cha afo guys akpaa
Major Bangz okwa ina ku beat na eri kwa nnunu